The Lord’s Prayer

Ekpere nke Onye-nwe-anyị
Nna anyị nke bi n’elu-igwe,
Ka aha Gị dị nsọ.
Ka ala-eze Gị bịa,
Ka e mee ihe Ị na-achọ,
Dịka e si-eme ya n’elu-igwe, ka e meekwa ya otú ahụ n’ụwa.
Nye anyị nri taa nke ga-ezuru anyị n’ụbọchị taa.
Gbaghara anyị ihe ọjọọ niile anyị mere,
Otú anyị si gbaghara ndị mere anyị ihe ọjọọ.
Edubala anyị n’ime ọnwụnwa;
Ma zọpụta anyị n’aka ajọ ihe:
N’ihi na ala-eze bụ nke Gị,
Na ike, na otuto, Mgbe niile mgbe niile. Amen.

 

English
Our Father, who art in heaven,
Hallowed be thy name.
Thy Kingdom come,
Thy will be done,
On earth as it is in heaven
Give us this day our daily bread.
Forgive us our trespasses,
As we forgive those who trespass against us.
And lead us not into temptation,
But deliver us from evil.
For Thine is the kingdom,
The power and the glory, forever and ever. Amen

177 thoughts on “The Lord’s Prayer

  1. Everyone loves what you guys are usually up too. Such clever work and reporting! Keep up the awesome works guys I’ve included you guys to my own blogroll.

  2. I’ll immediately seize your rss as I can’t in finding your e-mail subscription hyperlink or e-newsletter service. Do you’ve any? Please allow me understand so that I may just subscribe. Thanks.

  3. I’m extremely pleased to find this great site. I need to to thank you for your time for this fantastic read!! I definitely enjoyed every bit of it and i also have you book-marked to see new information in your website.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *