Ka anyi yo Amara

Amara

Ka Amara nke onye nwe anyi Jesus Christ,

Na ihunanya nke Chineke,

Na nweko nke Mmuo Nso

Nonyere anyi ugbua na mgbe niile…Amen

 

Let us say the Grace

The Grace

May the grace of our Lord Jesus Christ,

The love of God, 

And the fellowship of the Holy Spirit, 

Be with us now and forever more… Amen.