fbpx

Ekpere nke Onye-nwe-anyị
1. Nna anyị nke bi n’elu-igwe,
2. Ka aha Gị dị nsọ.
3. Ka ala-eze Gị bịa,
4. Ka e mee ihe Ị na-achọ,
5. Dịka e si-eme ya n’elu-igwe, ka e meekwa ya otú ahụ n’ụwa.
6. Nye anyị nri taa nke ga-ezuru anyị n’ụbọchị taa.
7. Gbaghara anyị ihe ọjọọ niile anyị mere,
8. Otú anyị si gbaghara ndị mere anyị ihe ọjọọ.
9. Edubala anyị n’ime ọnwụnwa;
10. Ma zọpụta anyị n’aka ajọ ihe:
11. N’ihi na ala-eze bụ nke Gị,
12. Na ike, na otuto, Mgbe niile mgbe niile. Amen.

 

English Translation:

The Lord’s Prayer
1. Our Father, who art in heaven,
2. Hallowed be thy name.
3. Thy Kingdom come,
4. Thy will be done,
5. On earth as it is in heaven
6. Give us this day our daily bread.
7. Forgive us our trespasses,
8. As we forgive those who trespass against us.
9. And lead us not into temptation,
10. But deliver us from evil.
11. For Thine is the kingdom,
12. The power and the glory, forever and ever. Amen