fbpx

Numbers

Otu/Ofu
Tinye otu/ofu akwukwo n’akpa

 

One (1)
Obinna, read your book now.Place one book in your bag
Iri na abuo
A di’m aro iri na abuo

 

Twelve (12)
I am 12 years old
Iri ano na ise
E nwere’m ego iri ano na ise.

 

Forty-Five (45)
I have 45 Naira.
Iri isii na asato
Nye’m ego Iri isii na asato

 

Sixty-Seven (67)
Give me 68 Naira
Nari abuo
Ha were ego nari abuo

 

Two-Hundred (200)
They took 200 Naira