fbpx

Things at the Market

Oroma
Biko, Ebee ka oroma di n’afia nke a?

 

Orange
Please, where are the oranges in this market/grocery store?
Osikapa
Biko, Ego onee bu akpa Osikapa nke a?

 

Rice
Please, how much is this bag of rice?
Anu/okuko
Madam, ebee k’ana ere anu okuko?

 

Meat/chicken
Ma’am, where do they sell meat (chicken)?
Akwukwo nri
Biko, gote akwukwo nri di iche iche.

 

Vegetable
Please, buy different types of vegetables.
Afia/Ahia
Bia ka anyi gote Ihe anyi g’eri n’abania na Ahia/Afia.

 

Market
Come on, let’s go to the market to buy what we’ll eat tonight.